Thelma Awori bụ prọfesọ Ugandan, onye bụbu osote odeakwụkwọ ukwu nke United Nations, na onye na-ahụ maka ụmụ nwanyị. A mụrụ ya na ọnwa Machị 25, Na afọ 1943 na Monrovia, Liberia wee bịa Uganda na afọ 1965. Ọ bụ onye bụbu onye Uganda People's Congress, onye gbagara na Movement. Ọ bụ onye na-ahụ maka ụmụ nwanyị n'Afrịka nke kwenyere na ikpe ziri ezi maka ụmụ nwanyị na ịdị irè nke echiche ụmụ nwanyị. O ji mwute hụ oke mmegbu n'ime n'ihi okpukpe na mmekọrịta mmadụ na ibe ya.
Developed by StudentB